LOVE IN ANY
LANGUAGE
Sisi
odi-enye m
Instead oge obuna
O nodu neépoosu
especially mgbe o ma
na obi di m mma
ofuma ofuma
n'ebe o no
Agwago m ny several times
nya jee choo olu
ma nti ya anuro nke afu
Rather, everyday
O pua, o kwughalia
O na-acho
Easy job!
..aah,
but ka o sina di
Hm! Nkemjika!! (sigh)
Ma love m nwelu n'ebe o no
di too much!!
© Ebele Okoye 2000.
(Exhibition,"Women
about Women" Goethe Institut, Lagos Nigeria, Jul. 2000)